Okaiuga nkwoegwu,umuahia

Czech is the main language of Okaiuga nkwoegwu,umuahia facebook group. Having alot of group type in Facebook: close, open and secret and it is a CLOSED group. Okaiuga nkwoegwu,umuahia has 613 members. So it is a Small group. 349945175043827 is the identifier of this group with Facebook. 2015-02-27 06:01:07 is the closest date we have information about it.

Uga kweenu! Kweenu!! Ogaiuga kwezuonuoooo!!!

Mu onwe m bu Maazi Ogboo Mbakwe ji ohere a na-agoro umu Okaiuga Nkwoegwu niile ofo oganiru. A chokwara m ikele ndi nne niile ebe o di ukwuu n'ubochi taa a na-echeta ubochi ndi nne n'elu uwa niile gbaa gburugburu. Ka-Obashi bi n'igwe gozie ndi nne niile ma nyekwa ha ogologo ndu n'ahu ike. A na m ezigakwara Eze Sir Philip Asobie Owoghiri ozi ekele puru iche dika o na-eme emenme ncheta agba m afo iri asaa na asato ya. Onye Eze biri kwa ooo! Onye Eze kaa nka ooo! Onye eze anwuchula ooo!!! Onye eze iga a di ndu rue mgbe ebighebi ooo!!!! Ekele m Eze bu olu ano. Okaiuga rienu!